Muma Gee PleVv12 Bbl itoD Pkb
Gift Iyumame Eke (née Uwame; amuru n'ubo iri na asato n'onwa November n'afo 1978), na-ede egwu, na-eme ihe egwuregwu, bukwazi nwaanyi ji ego acho ego. O so na ndi na-eme ihe e ji acho mma ma sokwa na ndi ochichi obodo. Aha egwuregwu ya bu Muma Gee (/muːmə dʒiː/Àtụ:IPAc-en), nke putara "onyinye ime mma". O bi na Port Harcourt ebe a no muo ya ma zuo ya.